Ncheta Onwu Onye nwe anyi: Iwedata onwe anyi ala
Ncheta Onwu Onye nwe anyi: Iwedata onwe anyi ala

Jon13:4-5,12-15 Oburu na Onye nweanyi Jizos sachara ukwu ndi na eso uzo ya, kedu maka muna gi? Ya biko mere anyi ebere ka anyi hara inwe ngaga, ma buru ndi na sacha ukwu ibe anyi..